-
1 Ihe E Mere 29:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 Emewo m otú ike m hà+ n’ịkwadebe+ ọlaedo+ maka ihe ndị a ga-eji ọlaedo rụọ n’ụlọ Chineke, nakwa ọlaọcha maka ihe ndị a ga-eji ọlaọcha rụọ, nakwa ọla kọpa maka ihe ndị a ga-eji ọla kọpa rụọ, ígwè+ maka ihe ndị a ga-eji ígwè rụọ, nakwa osisi+ maka ihe ndị a ga-eji osisi rụọ; nkume ọnịks,+ tinyere nkume a ga-eji ụrọ siri ike doo, nakwa obere okwute ndị tụrụ àgwà, nakwa nkume ọ bụla dị oké ọnụ ahịa, nakwa nkume alabasta dị ukwuu.
-