Ezikiel 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe ndị ahụ dị ndụ yiri àmụ̀mà ka ha na-apụ ma na-alọghachi.+ Matiu 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee nwoghaa n’ihu ha, ihu ya na-achakwa ka anyanwụ,+ uwe elu ya na-enwu gbaa dị ka ìhè.+