Ezikiel 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụkwụ ha kwụụrụ akwụrụ, ọbụ ụkwụ ha yikwara ọbụ ụkwụ nwa ehi;+ ha na-egbukekwa dị ka ọla kọpa nke na-egbu maramara.+ Mkpughe 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ụkwụ ya dịkwa ka ezigbo ọla kọpa+ nke na-egbukepụ n’oké ọkụ; olu ya+ na-ada ka ọtụtụ mmiri.
7 Ụkwụ ha kwụụrụ akwụrụ, ọbụ ụkwụ ha yikwara ọbụ ụkwụ nwa ehi;+ ha na-egbukekwa dị ka ọla kọpa nke na-egbu maramara.+