2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Abụ Ọma 120:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ akụ́ a pịrị apị nke dike,+Tinyere icheku ọkụ nke osisi brum.+ Abụ Ọma 140:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka a wụkwasị ha icheku ọkụ.+Ka a kwaba ha n’ọkụ,+ n’olulu mmiri, ka ha wee ghara ibilite.+ Mkpughe 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ozugbo ahụ, mmụọ ozi ahụ weere arịa ahụ a na-etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ wee gụjuo ya ọkụ+ nke si n’ebe ịchụàjà ahụ ma wụda ya n’ụwa.+ Égbè eluigwe+ wee gbaa, a nụkwara olu, àmụ̀mà+ gburu, ala ọma jijiji+ mekwara.
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
5 Ma ozugbo ahụ, mmụọ ozi ahụ weere arịa ahụ a na-etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ wee gụjuo ya ọkụ+ nke si n’ebe ịchụàjà ahụ ma wụda ya n’ụwa.+ Égbè eluigwe+ wee gbaa, a nụkwara olu, àmụ̀mà+ gburu, ala ọma jijiji+ mekwara.