Abụ Ọma 140:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka a wụkwasị ha icheku ọkụ.+Ka a kwaba ha n’ọkụ,+ n’olulu mmiri, ka ha wee ghara ibilite.+ Ilu 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-abaghị n’ihe na-egwupụta ihe ọjọọ,+ a pụkwara ịsị na ọkụ nke na-erepịa ihe dị n’egbugbere ọnụ ya.+
27 Onye na-abaghị n’ihe na-egwupụta ihe ọjọọ,+ a pụkwara ịsị na ọkụ nke na-erepịa ihe dị n’egbugbere ọnụ ya.+