Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+ Ilu 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-eme ka ndị ziri ezi kpafuo+ banye n’ụzọ ọjọọ, ya onwe ya ga-adaba n’olulu nke ya,+ ma ndị na-enweghị ntụpọ ga-enweta ihe ọma.+
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
10 Onye na-eme ka ndị ziri ezi kpafuo+ banye n’ụzọ ọjọọ, ya onwe ya ga-adaba n’olulu nke ya,+ ma ndị na-enweghị ntụpọ ga-enweta ihe ọma.+