Abụ Ọma 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-akwadebere onwe ya ngwá ọgụ e ji egbu mmadụ;+Ọ ga-eme ka akụ́ ya bụrụ akụ́ na-ere ọkụ.+ Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+ Abụ Ọma 64:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+
3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+