Diuterọnọmi 32:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 M ga-eme ka ọbara gbuo akụ́ m dị ka mmanya,+Mma agha m ga-erikwa anụ ahụ́,+Ṅụọkwa ọbara ndị e gburu egbu na nke ndị a dọtara n’agha,Ọ ga-erikwa isi ndị ndú nke onye iro.’+ Abụ Ọma 45:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Akụ́ gị dị nkọ ga-abanye n’obi ndị iro eze+—Ndị dị iche iche ga na-ada n’okpuru gị.+ Abụ Ọma 64:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Chineke ga-agba ha akụ́ na mberede.+O merụwo ha ahụ́,+
42 M ga-eme ka ọbara gbuo akụ́ m dị ka mmanya,+Mma agha m ga-erikwa anụ ahụ́,+Ṅụọkwa ọbara ndị e gburu egbu na nke ndị a dọtara n’agha,Ọ ga-erikwa isi ndị ndú nke onye iro.’+