Joshụa 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E wee kọọrọ Jọshụa, sị: “A hụwo ndị eze ise ahụ n’ebe ha zoro n’ọgba dị na Makida.”+ Joshụa 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, Jọshụa gburu ha wee kwụwa ha n’elu osisi ise, ha kwụgidere n’elu osisi ndị ahụ ruo ná mgbede.+ 1 Samuel 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú ọ dị, Samuel sịrị: “Dị nnọọ ka mma agha+ gị mere ka ndị inyom gbara aka ụmụ, otú ahụ ka nne gị+ ga-abụ onye kasị gbara aka nwa n’etiti ndị inyom.”+ Samuel wee gbukasịa Egag n’ihu Jehova n’ime Gilgal.+
26 E mesịa, Jọshụa gburu ha wee kwụwa ha n’elu osisi ise, ha kwụgidere n’elu osisi ndị ahụ ruo ná mgbede.+
33 Otú ọ dị, Samuel sịrị: “Dị nnọọ ka mma agha+ gị mere ka ndị inyom gbara aka ụmụ, otú ahụ ka nne gị+ ga-abụ onye kasị gbara aka nwa n’etiti ndị inyom.”+ Samuel wee gbukasịa Egag n’ihu Jehova n’ime Gilgal.+