Ndị Ikpe 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otu nwaanyị si na windo lepụ anya, na-ele anya ya,Nne Sisera si na mpio ụlọ na-elepụ anya,+ sị,‘Gịnị mere ụgbọ ịnyịnya agha ya ji na-egbu oge ịlọta?+Gịnị mere ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ya ji na-egbu oge?’+
28 Otu nwaanyị si na windo lepụ anya, na-ele anya ya,Nne Sisera si na mpio ụlọ na-elepụ anya,+ sị,‘Gịnị mere ụgbọ ịnyịnya agha ya ji na-egbu oge ịlọta?+Gịnị mere ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya ya ji na-egbu oge?’+