Ndị Ikpe 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee jiri ihu mma agha na-etinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara+ n’ihu Berak. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya wụtuo jiri ụkwụ gbawa ọsọ. 1 Samuel 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú ọ dị, Samuel sịrị: “Dị nnọọ ka mma agha+ gị mere ka ndị inyom gbara aka ụmụ, otú ahụ ka nne gị+ ga-abụ onye kasị gbara aka nwa n’etiti ndị inyom.”+ Samuel wee gbukasịa Egag n’ihu Jehova n’ime Gilgal.+
15 Jehova wee jiri ihu mma agha na-etinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara+ n’ihu Berak. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya wụtuo jiri ụkwụ gbawa ọsọ.
33 Otú ọ dị, Samuel sịrị: “Dị nnọọ ka mma agha+ gị mere ka ndị inyom gbara aka ụmụ, otú ahụ ka nne gị+ ga-abụ onye kasị gbara aka nwa n’etiti ndị inyom.”+ Samuel wee gbukasịa Egag n’ihu Jehova n’ime Gilgal.+