Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Levitikọs 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ọ bụrụkwa na mmadụ egbuo mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ, a ghaghị igbu ya.+ Diuterọnọmi 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Anya gị agaghị eme ebere:+ mkpụrụ obi ga-alara mkpụrụ obi, anya alaara anya, ezé alaara ezé, aka alaara aka, ụkwụ alaara ụkwụ.+ Ndị Ikpe 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ. Matiu 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
21 Anya gị agaghị eme ebere:+ mkpụrụ obi ga-alara mkpụrụ obi, anya alaara anya, ezé alaara ezé, aka alaara aka, ụkwụ alaara ụkwụ.+
7 Adonaị-bizek wee sị: “E nwere ndị eze iri na asaa e gbupụsịrị mkpịsị aka ukwu na mkpịsị ụkwụ ukwu, bụ́ ndị na-atụtụ nri n’okpuru tebụl mụ. Chineke akwụwo m ụgwọ ihe m mere.”+ E mesịa, ha kpọtara ya Jeruselem,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ.
2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+