Matiu 18:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nna ya ukwu wee wee iwe,+ nyefee ya n’aka ndị na-elekọta ụlọ mkpọrọ, ruo mgbe ọ ga-akwụ ihe niile o ji n’ụgwọ. Jems 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.
34 Nna ya ukwu wee wee iwe,+ nyefee ya n’aka ndị na-elekọta ụlọ mkpọrọ, ruo mgbe ọ ga-akwụ ihe niile o ji n’ụgwọ.
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.