Matiu 26:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs wee sị ya: “Mịghachi mma agha gị n’ọbọ ya,+ n’ihi na ndị niile na-eji mma agha ga-ala n’iyi site ná mma agha.+
52 Jizọs wee sị ya: “Mịghachi mma agha gị n’ọbọ ya,+ n’ihi na ndị niile na-eji mma agha ga-ala n’iyi site ná mma agha.+