Jọn 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, Jizọs sịrị Pita: “Mịghachi mma agha ahụ n’ọbọ ya.+ Iko nke Nna m nyere m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ijisi ike ṅụọ+ ya?”
11 Otú ọ dị, Jizọs sịrị Pita: “Mịghachi mma agha ahụ n’ọbọ ya.+ Iko nke Nna m nyere m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ijisi ike ṅụọ+ ya?”