Mkpughe 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị a ga-ebuso Nwa Atụrụ ahụ agha,+ ma Nwa Atụrụ ahụ ga-emeri ha,+ n’ihi na ọ bụ Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile na Eze nke ndị eze.+ Ndị so ya ga-emerikwa ha,+ ya bụ, ndị a kpọrọ, ndị a họọrọ, ndị kwesịkwara ntụkwasị obi.” Mkpughe 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.
14 Ndị a ga-ebuso Nwa Atụrụ ahụ agha,+ ma Nwa Atụrụ ahụ ga-emeri ha,+ n’ihi na ọ bụ Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile na Eze nke ndị eze.+ Ndị so ya ga-emerikwa ha,+ ya bụ, ndị a kpọrọ, ndị a họọrọ, ndị kwesịkwara ntụkwasị obi.”
19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.