16 O wee ruo n’ụbọchị nke atọ, mgbe chi bọrọ, na égbè eluigwe malitere ịgba, àmụ̀mà malitekwara igbu,+ ígwé ojii kpuchikwara elu ugwu ahụ,+ opi dasikwara ụda ike,+ nke mere na ụmụ Izrel niile ndị nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu malitere ịma jijiji.+
4 Mgbe égbè eluigwe asaa ahụ kwuru okwu, m nọ na-achọ ide ihe; ma anụrụ m ka otu olu si n’eluigwe+ sị: “Kachite ihe+ égbè eluigwe asaa ahụ kwuru akara, edekwala ya ede.”
18 Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbakwara, oké ala ọma jijiji+ mekwara, nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụmụ mmadụ malitere ibi n’ụwa,+ ala ọma jijiji ahụ buru nnọọ ibu,+ dịkwa nnọọ ukwuu.