Ndị Hibru 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+
26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+