Ezikiel 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebube Jehova+ wee si n’ebe ndị cherọb ahụ nọ gbagoo gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ jupụta n’ụlọ ahụ,+ ìhè nke ebube Jehova jupụtakwara n’ogige ahụ.
4 Ebube Jehova+ wee si n’ebe ndị cherọb ahụ nọ gbagoo gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ jupụta n’ụlọ ahụ,+ ìhè nke ebube Jehova jupụtakwara n’ogige ahụ.