Ilu 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+ Maịka 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, nụrụnụ ihe a, unu ndị isi nke ụlọ Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel,+ ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-eme ka ọbụna ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ;+
9 Onye na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe ga na-eje ije n’obi iru ala,+ ma onye na-eme ka ụzọ ya gbagọọ agbagọ ga-eme ka a mata onye ya onwe ya bụ.+
9 Biko, nụrụnụ ihe a, unu ndị isi nke ụlọ Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel,+ ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-eme ka ọbụna ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ;+