Abụ Ọma 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+ Matiu 24:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+
6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+
51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+