Diuterọnọmi 32:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+ Aịzaya 41:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+ Jeremaya 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha bụ ihe efu, ihe ịkwa emo.+ N’oge a ga-elebara ha anya, ha ga-ala n’iyi.+
21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+
29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+