Aịzaya 41:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+
29 Lee! Ha niile bụ ihe na-adịghị adị. Ọrụ ha bụ ihe efu. Ihe oyiyi ha a wụrụ awụ bụ ifufe na ihe na-enweghị ihe ha bụ.+