Abụ Ọma 78:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha edebeghị ọgbụgba ndụ Chineke,+Ha jụkwara ije ije n’iwu ya.+ Aịzaya 42:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ònye nyefere Jekọb ka a kwakọrọ ihe ya, nyefeekwa Izrel n’aka ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ? Ọ́ bụghị Jehova, bụ́ Onye anyị mehieworo, onye ha na-achọghị ije ije n’ụzọ ya, onye ha na-egeghịkwa ntị n’iwu ya?+ Jeremaya 44:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Anyị agaghị ege ntị n’okwu ị gwara anyị n’aha Jehova;+
24 Ònye nyefere Jekọb ka a kwakọrọ ihe ya, nyefeekwa Izrel n’aka ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ? Ọ́ bụghị Jehova, bụ́ Onye anyị mehieworo, onye ha na-achọghị ije ije n’ụzọ ya, onye ha na-egeghịkwa ntị n’iwu ya?+