Daniel 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Lee, m na-eme ka ị mara ihe gaje ime mgbe amamikpe ahụ na-akwụsị, n’ihi na ọ bụ maka oge ikpeazụ a kara aka.+ Maịka 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu+ nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile, a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ ndị dị iche iche ga-enubakwa n’ime ya.+ Matiu 24:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ezie, ana m asị unu na ọgbọ a+ agaghị agabiga ma ọlị ruo mgbe ihe ndị a niile mere. Ndị Rom 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chineke nke na-enye udo+ ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.+ 2 Timoti 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ a ga-enwe oge dị oké egwu, nke tara akpụ.+ 2 Pita 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Lee, m na-eme ka ị mara ihe gaje ime mgbe amamikpe ahụ na-akwụsị, n’ihi na ọ bụ maka oge ikpeazụ a kara aka.+
4 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu+ nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile, a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ ndị dị iche iche ga-enubakwa n’ime ya.+
20 Chineke nke na-enye udo+ ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.+
3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+