1 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+ 2 Pita 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+
4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+
3 N’ihi na unu bu ụzọ mara nke a, na n’oge ikpeazụ,+ ndị na-akwa emo ga-eji ịkwa emo ha bịa,+ na-agbaso ọchịchọ nke onwe ha,+