9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+ ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m dum;+ n’ihi na ihe ọmụma Jehova ga-ejupụta ụwa dị ka mmiri si kpuchie oké osimiri.+
3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-alaghachi na Zayọn+ wee biri n’ime Jeruselem;+ a ga-akpọkwa Jeruselem obodo eziokwu,+ kpọọkwa ugwu Jehova+ nke ụsụụ ndị agha ugwu nsọ.’”+
10 Ya mere, o buru m pụọ site n’ike nke mmụọ nsọ gaa ná nnukwu ugwu dị oké elu,+ o gosikwara m obodo nsọ+ ahụ bụ́ Jeruselem ka o si n’eluigwe, n’ebe Chineke nọ, na-agbadata,+