Aịzaya 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+ Joel 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu,+ onye bi na Zayọn bụ́ ugwu nsọ m.+ Jeruselem ga-aghọ ebe dị nsọ;+ ndị ala ọzọ agaghịkwa esi n’ime ya gafere ọzọ.+ Zekaraya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+
6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+
17 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu,+ onye bi na Zayọn bụ́ ugwu nsọ m.+ Jeruselem ga-aghọ ebe dị nsọ;+ ndị ala ọzọ agaghịkwa esi n’ime ya gafere ọzọ.+
8 M ga-akpọbata ha, ha ga-ebikwa n’ime Jeruselem;+ ha ga-aghọ ndị m,+ mụ onwe m ga-aghọkwa Chineke ha n’eziokwu na n’ezi omume.’”+