Aịzaya 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile,+ a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ mba niile ga-enubakwa n’ime ya.+ Aịzaya 60:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel.
2 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile,+ a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ mba niile ga-enubakwa n’ime ya.+
14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel.