Ọrụ Ndịozi 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 kama ná mba ọ bụla, onye na-atụ egwu ya ma na-eme ezi omume bụ onye ọ na-anabata nke ọma.+ 1 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+
5 unu onwe unu kwa, dị ka nkume dị ndụ, bụ ndị a na-ewu ka unu bụrụ ụlọ ime mmụọ,+ ka unu wee bụrụ òtù ndị nchụàjà dị nsọ, ka unu wee site n’aka Jizọs Kraịst na-achụ àjà ime mmụọ+ ndị Chineke na-anabata.+