Maịka 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu+ nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile, a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ ndị dị iche iche ga-enubakwa n’ime ya.+
4 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu+ nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile, a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ ndị dị iche iche ga-enubakwa n’ime ya.+