Aịzaya 60:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị, kpọọrọ gị isiala. Ndị niile na-elelị gị ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị. Ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova,Zayọn nke Onye Nsọ Izrel.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:14 Amụma Aịsaịa II, p. 315 Ụlọ Nche,1/1/2000, p. 14
14 Ụmụ ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị, kpọọrọ gị isiala. Ndị niile na-elelị gị ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị. Ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova,Zayọn nke Onye Nsọ Izrel.+