Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+ Abụ Ọma 87:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A na-ekwu okwu otuto banyere gị, gị obodo ezi Chineke.+ Sila. Aịzaya 62:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị mmadụ ga-akpọ ha ndị dị nsọ,+ ndị Jehova gbapụtara;+ a ga-akpọkwa gị Obodo A Chọtara Achọta, Obodo A Na-ahapụghị Kpamkpam.+ Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+
12 Ndị mmadụ ga-akpọ ha ndị dị nsọ,+ ndị Jehova gbapụtara;+ a ga-akpọkwa gị Obodo A Chọtara Achọta, Obodo A Na-ahapụghị Kpamkpam.+
22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+