Diuterọnọmi 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 nakwa na ya onwe ya ga-eme ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ o kere,+ bụ́ nke ga-eweta otuto na aha ọma nakwa ịma mma dị nnọọ ka o kwere ná nkwa, ọ bụrụhaala na unu abụụrụ Jehova bụ́ Chineke gị ndị dị nsọ.”+ 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 kama, dị ka Onye Nsọ ahụ nke kpọrọ unu, bụrụkwanụ ndị dị nsọ n’omume unu niile,+
19 nakwa na ya onwe ya ga-eme ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ o kere,+ bụ́ nke ga-eweta otuto na aha ọma nakwa ịma mma dị nnọọ ka o kwere ná nkwa, ọ bụrụhaala na unu abụụrụ Jehova bụ́ Chineke gị ndị dị nsọ.”+