Diuterọnọmi 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Oleekwa mba ukwu nke nwere ụkpụrụ na mkpebi ikpe ziri ezi dị ka iwu a dum m na-enye unu taa?+ Diuterọnọmi 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+ Abụ Ọma 148:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+
28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+
14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+