Luk 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị ha: “Amalitewo m ịhụ Setan ka ọ dara+ dị ka àmụ̀mà nke si n’eluigwe. Mkpughe 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe dragọn ahụ hụrụ na a chụdara ya n’ụwa,+ ọ kpagburu nwaanyị ahụ+ nke mụrụ nwa nwoke.