Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+ Mkpughe 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E wee hụ oké ihe ịrịba ama+ n’eluigwe, ya bụ, otu nwaanyị+ nke yi anyanwụ dị ka uwe, ọnwa dịkwa n’okpuru ụkwụ ya, o kpukwa okpueze nke bụ́ kpakpando iri na abụọ n’isi ya.
15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+
12 E wee hụ oké ihe ịrịba ama+ n’eluigwe, ya bụ, otu nwaanyị+ nke yi anyanwụ dị ka uwe, ọnwa dịkwa n’okpuru ụkwụ ya, o kpukwa okpueze nke bụ́ kpakpando iri na abụọ n’isi ya.