Mkpughe 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ahụkwara m nnukwu ihe àmà n’eluigwe. Ihe àmà ahụ bụ: Otu nwaanyị+ nke yi anyanwụ dị ka uwe, ọnwa dịkwa n’okpuru ụkwụ ya. O kpukwa okpueze e ji kpakpando iri na abụọ mee. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:1 Mmezu Mkpughe, p. 177-178
12 Ahụkwara m nnukwu ihe àmà n’eluigwe. Ihe àmà ahụ bụ: Otu nwaanyị+ nke yi anyanwụ dị ka uwe, ọnwa dịkwa n’okpuru ụkwụ ya. O kpukwa okpueze e ji kpakpando iri na abụọ mee.