Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-eme ka gị+ na nwaanyị ahụ+ dịrị n’iro,+ meekwa ka nwa* gị+ na nwa* ya+ dịrị n’iro. Nwa ya ga-egwepịa gị isi,+ ị ga-emerụkwa ya ahụ́ n’ikiri ụkwụ.”+
15 M ga-eme ka gị+ na nwaanyị ahụ+ dịrị n’iro,+ meekwa ka nwa* gị+ na nwa* ya+ dịrị n’iro. Nwa ya ga-egwepịa gị isi,+ ị ga-emerụkwa ya ahụ́ n’ikiri ụkwụ.”+