Mkpughe 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E wee hụ oké ihe ịrịba ama+ n’eluigwe, ya bụ, otu nwaanyị+ nke yi anyanwụ dị ka uwe, ọnwa dịkwa n’okpuru ụkwụ ya, o kpukwa okpueze nke bụ́ kpakpando iri na abụọ n’isi ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:1 Mmezu Mkpughe, p. 177-178
12 E wee hụ oké ihe ịrịba ama+ n’eluigwe, ya bụ, otu nwaanyị+ nke yi anyanwụ dị ka uwe, ọnwa dịkwa n’okpuru ụkwụ ya, o kpukwa okpueze nke bụ́ kpakpando iri na abụọ n’isi ya.