3Agwọ+ kasị dị akọ+ n’ime anụ ọhịa niile Jehova bụ́ Chineke kere.+ O wee malite ịgwa nwaanyị ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ eziokwu na Chineke sịrị unu erila mkpụrụ si n’osisi ọ bụla dị n’ubi a?”+
3 Ma egwu na-atụ m na e nwere ike merụọ+ obi unu, o wee ghara izi ezi, gharakwa ịdị ọcha dị ka o kwesịrị Kraịst,+ dị ka agwọ ahụ ji aghụghọ ya rafuo Iv.+
14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o wee fega n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe a kwadebeere ya; n’ebe ahụ ka e nyere ya nri+ ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge+ n’ebe agwọ ahụ na-anọghị.+