Mkpughe 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ+ yiri ákwà iru uju+ buo amụma+ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.” Mkpughe 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwaanyị ahụ wee gbaga n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe o nwere ebe Chineke kwadebere, ka ha wee na-enye ya nri+ n’ebe ahụ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.+
3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ+ yiri ákwà iru uju+ buo amụma+ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.”
6 Nwaanyị ahụ wee gbaga n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe o nwere ebe Chineke kwadebere, ka ha wee na-enye ya nri+ n’ebe ahụ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.+