Aịzaya 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ. Ọ bụ abụ banyere onye m hụrụ n’anya na ubi vaịn ya.+ Onye m hụrụ n’anya nwere ubi vaịn n’akụkụ ugwu na-eme nri. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 17 Amụma Aịsaịa I, p. 73-74, 76
5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ. Ọ bụ abụ banyere onye m hụrụ n’anya na ubi vaịn ya.+ Onye m hụrụ n’anya nwere ubi vaịn n’akụkụ ugwu na-eme nri.