Aịzaya 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 17 Amụma Aịsaịa I, p. 73-74, 76
5 Biko, ka m bụọrọ onye m hụrụ n’anya abụ banyere ubi vaịn ya,+ ya bụ, abụ banyere onye m hụrụ n’anya. Ọ dị ubi vaịn onye m hụrụ n’anya nwere n’akụkụ ugwu nke na-eme nri.