Matiu 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jizọs sịrị ha: “N’ezie, ana m asị unu, Mgbe a ga-eme ka ihe dị ọhụrụ, mgbe Nwa nke mmadụ ga-anọdụ ala n’ocheeze ya dị ebube, unu onwe unu ndị sowooro m ga-anọdụkwa ala n’ocheeze iri na abụọ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+ Mak 10:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha sịrị ya: “Kwe ka anyị nọdụ ala, otu onye n’aka nri gị, otu onye n’aka ekpe gị, mgbe ị ga-anọ n’ebube gị.”+
28 Jizọs sịrị ha: “N’ezie, ana m asị unu, Mgbe a ga-eme ka ihe dị ọhụrụ, mgbe Nwa nke mmadụ ga-anọdụ ala n’ocheeze ya dị ebube, unu onwe unu ndị sowooro m ga-anọdụkwa ala n’ocheeze iri na abụọ, na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+
37 Ha sịrị ya: “Kwe ka anyị nọdụ ala, otu onye n’aka nri gị, otu onye n’aka ekpe gị, mgbe ị ga-anọ n’ebube gị.”+