Diuterọnọmi 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye sịrị banyere nna ya na nne ya, ‘Ahụbeghị m ha.’Ọ mataghị ọbụna ụmụnne ya.+Ọ maghịkwa ụmụ ya.N’ihi na ha debere okwu gị,+Ha nọkwa na-edebe ọgbụgba ndụ gị.+ Mak 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jizọs sịrị: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ dịghị onye hapụrụ ụlọ ma ọ bụ ụmụnne ndị ikom ma ọ bụ ụmụnne ndị inyom ma ọ bụ nne ma ọ bụ nna ma ọ bụ ụmụ ma ọ bụ ubi n’ihi m nakwa n’ihi ozi ọma ahụ,+
9 Onye sịrị banyere nna ya na nne ya, ‘Ahụbeghị m ha.’Ọ mataghị ọbụna ụmụnne ya.+Ọ maghịkwa ụmụ ya.N’ihi na ha debere okwu gị,+Ha nọkwa na-edebe ọgbụgba ndụ gị.+
29 Jizọs sịrị: “N’ezie, ana m asị unu, Ọ dịghị onye hapụrụ ụlọ ma ọ bụ ụmụnne ndị ikom ma ọ bụ ụmụnne ndị inyom ma ọ bụ nne ma ọ bụ nna ma ọ bụ ụmụ ma ọ bụ ubi n’ihi m nakwa n’ihi ozi ọma ahụ,+