Mkpughe 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee hụ ihe dị ka oké osimiri yiri enyo,+ nke ya na ọkụ gwakọtara, hụkwa ndị meriri+ anụ ọhịa ahụ na onyinyo ya+ na nọmba+ nke aha ya ka ha guzo n’akụkụ oké osimiri ahụ yiri enyo,+ ha ji ụbọ akwara+ nke Chineke n’aka.
2 M wee hụ ihe dị ka oké osimiri yiri enyo,+ nke ya na ọkụ gwakọtara, hụkwa ndị meriri+ anụ ọhịa ahụ na onyinyo ya+ na nọmba+ nke aha ya ka ha guzo n’akụkụ oké osimiri ahụ yiri enyo,+ ha ji ụbọ akwara+ nke Chineke n’aka.