Mkpughe 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ahụkwara m ihe yiri oké osimiri nke dị ka enyo,+ nke a gwakọtara ya na ọkụ, hụkwa ndị meriri+ anụ ọhịa ahụ na ihe yiri ya a kpụrụ akpụ+ na nọmba aha ya.+ Ndị ahụ guzokwa n’akụkụ oké osimiri ahụ nke dị ka enyo, jirikwa ụbọ akwara Chineke n’aka. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:2 Mmezu Mkpughe, p. 216-217
2 Ahụkwara m ihe yiri oké osimiri nke dị ka enyo,+ nke a gwakọtara ya na ọkụ, hụkwa ndị meriri+ anụ ọhịa ahụ na ihe yiri ya a kpụrụ akpụ+ na nọmba aha ya.+ Ndị ahụ guzokwa n’akụkụ oké osimiri ahụ nke dị ka enyo, jirikwa ụbọ akwara Chineke n’aka.