-
Mkpughe 13:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 E nyekwara anụ ọhịa nke abụọ ahụ ike ime ka ihe ahụ yiri anụ ọhịa nke mbụ ahụ kuwe ume, ka ihe ahụ yiri anụ ọhịa ahụ nwee ike ịna-ekwu okwu, meekwa ka e gbuo ndị niile na-ekweghị efe yanwa.
-