Mkpughe 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.
11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.